2 Ndị Eze 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ozugbo ahụ, ha biliri gbaa ọsọ n’abalị ahụ, hapụ ụlọikwuu ha, ịnyịnya ha, na jakị ha. Ha hapụrụ ihe niile dị ebe ahụ ha mara ụlọikwuu gbaa ọsọ ndụ.*
7 Ozugbo ahụ, ha biliri gbaa ọsọ n’abalị ahụ, hapụ ụlọikwuu ha, ịnyịnya ha, na jakị ha. Ha hapụrụ ihe niile dị ebe ahụ ha mara ụlọikwuu gbaa ọsọ ndụ.*