-
2 Ndị Eze 7:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 N’ikpeazụ, ha sịrị ibe ha: “Ihe a anyị na-eme adịghị mma. Anyị kwesịrị ịga kọọrọ ndị ọzọ ihe ọma a merenụ. Ọ bụrụ na anyị egbuo oge chere chi abọọ, e kwesịrị ịta anyị ahụhụ. Ka anyị gaanụ n’obí eze kọọ ihe merenụ.”
-