-
2 Ndị Eze 7:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Otu n’ime ndị na-ejere ya ozi asị: “Biko, ka ụfọdụ ndị jiri ịnyịnya ise n’ime ndị fọdụrụ n’obodo anyị gaa. Ha ga-anwụ otú ndị Izrel niile fọdụrụ ga-anwụkwa. Ha ga-anwụ otú ndị Izrel niile nwụrụ anwụ si nwụọ. Ka anyị zie ha ka ha gaa chọpụta ihe mere.”
-