-
2 Ndị Eze 7:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Ha gbaara gawa ruo Osimiri Jọdan, hụ na ihe juru n’ụzọ ahụ niile bụ uwe na arịa ndị Siria tụhapụrụ ka ha ji ụjọ na-agbapụ. Ndị ahụ eze ziri ozi laghachikwara kọọrọ eze ihe merenụ.
-