-
2 Ndị Eze 7:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Ma, osote onyeisi ndị agha ahụ gwara onye nke ezi Chineke, sị: “Ọ bụrụgodị na Jehova emeghee eluigwe, nri ezowe ka mmiri, ihe a i kwuru ò nwere ike ime eme?” Ịlaịsha asị ya: “Ị ga-eji anya gị hụ ya, ma ị gaghị eri ya.”
-