2 Ndị Eze 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ịlaịsha gwara nwaanyị ahụ ọ kpọlitere nwa ya n’ọnwụ,+ sị: “Gị na ezinụlọ gị kwapụ, kwaganụ obodo ọ bụla ọzọ dị unu mma, n’ihi na Jehova ekwuola na ụnwụ ga-ada+ n’ala a afọ asaa.”
8 Ịlaịsha gwara nwaanyị ahụ ọ kpọlitere nwa ya n’ọnwụ,+ sị: “Gị na ezinụlọ gị kwapụ, kwaganụ obodo ọ bụla ọzọ dị unu mma, n’ihi na Jehova ekwuola na ụnwụ ga-ada+ n’ala a afọ asaa.”