-
2 Ndị Eze 8:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Eze wee jụọ nwaanyị ahụ otú ihe ahụ si mee, ya akọọrọ ya. Eze akpọọ otu onye na-eje ozi n’obí ya, sị ya: “Nyeghachi nwaanyị a ihe niile bụ́ nke ya, kwụọkwa ya ụgwọ ihe niile ọ gaara enweta n’ubi ya malite n’ụbọchị ọ hapụrụ ala a ruo taa.”
-