-
2 Ndị Eze 8:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Hazel weere ụdị ihe ọma niile dị na Damaskọs, ihe kamel iri anọ ga-ebu, gawa ịhụ ya. Mgbe o ruru, ọ gara guzoro n’ihu ya, sị: “Ben-hedad nwa gị nwoke, bụ́ eze Siria, ziri m ka m jụọ gị ma ọ̀ ga-agbake n’ọrịa ọ na-arịa.”
-