2 Ndị Eze 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Hazel asị: “Olee otú ohu gị bụ́ nkịta efu ga-esi enwe ike ime ihe a?” Ma Ịlaịsha sịrị: “Jehova egosila m na ị ga-abụ eze Siria.”+
13 Hazel asị: “Olee otú ohu gị bụ́ nkịta efu ga-esi enwe ike ime ihe a?” Ma Ịlaịsha sịrị: “Jehova egosila m na ị ga-abụ eze Siria.”+