2 Ndị Eze 8:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma n’echi ya, Hazel chịịrị ákwà e ji afụchi àkwà,* sụnye ya na mmiri, were ya bịagide n’ihu onyenwe ya ruo mgbe ọ nwụrụ.+ Ọ nọchiziri ya, malite ịchị.+
15 Ma n’echi ya, Hazel chịịrị ákwà e ji afụchi àkwà,* sụnye ya na mmiri, were ya bịagide n’ihu onyenwe ya ruo mgbe ọ nwụrụ.+ Ọ nọchiziri ya, malite ịchị.+