2 Ndị Eze 8:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ nọ na-akpa àgwà ka ndị eze Izrel,+ otú ndị ezinụlọ Ehab kpara,+ n’ihi na ọ lụrụ nwa Ehab.+ Ọ nọkwa na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova.+
18 Ọ nọ na-akpa àgwà ka ndị eze Izrel,+ otú ndị ezinụlọ Ehab kpara,+ n’ihi na ọ lụrụ nwa Ehab.+ Ọ nọkwa na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova.+