2 Ndị Eze 8:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma Jehova achọghị ịla Juda n’iyi n’ihi Devid ohu ya,+ maka na o kwere ya nkwa na a ga-enwe onye si n’ezinụlọ ya ga na-achị.*+
19 Ma Jehova achọghị ịla Juda n’iyi n’ihi Devid ohu ya,+ maka na o kwere ya nkwa na a ga-enwe onye si n’ezinụlọ ya ga na-achị.*+