-
2 Ndị Eze 8:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 Jehoram na ndị agha ya wee jiri ụgbọ ịnyịnya ya niile gaa Zea. O bilikwara n’abalị lụso ndị Ịdọm gbara ya na ndị isi na-agba ụgbọ ịnyịnya ya gburugburu agha, meriekwa ha. Ndị agha ahụ gbalakwara n’ụlọikwuu ha.
-