2 Ndị Eze 8:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Jehoram mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ, e liekwa ya ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid.+ Ehazaya+ nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.
24 Jehoram mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ, e liekwa ya ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid.+ Ehazaya+ nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.