2 Ndị Eze 8:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ọ nọkwa na-akpa àgwà ka ndị ezinụlọ Ehab+ ma na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova, otú ndị ezinụlọ Ehab mere, n’ihi na nna ya lụrụ nwaanyị n’ezinụlọ Ehab.+
27 Ọ nọkwa na-akpa àgwà ka ndị ezinụlọ Ehab+ ma na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova, otú ndị ezinụlọ Ehab mere, n’ihi na nna ya lụrụ nwaanyị n’ezinụlọ Ehab.+