29 Eze Jehoram lawaziri Jezril+ ka ọ nọrọ ebe ahụ ka ahụ́ ahụ ndị Siria merụrụ ya laa. E merụrụ ya ahụ́ ahụ na Rema mgbe ọ gara lụso Hazel eze Siria agha.+ Ehazaya nwa Jehoram eze Juda gakwara Jezril ka ọ hụ Jehoram nwa Ehab n’ihi ahụ́ ahụ e merụrụ ya.