2 Ndị Eze 9:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ịlaịsha onye amụma wee kpọọ otu n’ime ụmụ ndị amụma, sị ya: “Kesie ákwà gị ike n’úkwù, werekwa karama mmanụ a gaa Remọt-gilied+ ngwa ngwa.
9 Ịlaịsha onye amụma wee kpọọ otu n’ime ụmụ ndị amụma, sị ya: “Kesie ákwà gị ike n’úkwù, werekwa karama mmanụ a gaa Remọt-gilied+ ngwa ngwa.