2 Ndị Eze 9:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Werekwa karama mmanụ a wụọ ya mmanụ n’isi, kwuokwa, sị, ‘Jehova kwuru, sị: “Ana m ete gị mmanụ ka ị bụrụ eze Izrel.”’+ Megheekwa ụzọ gbapụ ozugbo.”
3 Werekwa karama mmanụ a wụọ ya mmanụ n’isi, kwuokwa, sị, ‘Jehova kwuru, sị: “Ana m ete gị mmanụ ka ị bụrụ eze Izrel.”’+ Megheekwa ụzọ gbapụ ozugbo.”