2 Ndị Eze 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jihu wee bilie banye n’ime ụlọ, onye ozi ahụ awụsa mmanụ n’isi ya, gwakwa ya, sị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, sị: ‘Ana m ete gị mmanụ ka ị bụrụ eze ndị Izrel bụ́ ndị Jehova.+
6 Jihu wee bilie banye n’ime ụlọ, onye ozi ahụ awụsa mmanụ n’isi ya, gwakwa ya, sị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, sị: ‘Ana m ete gị mmanụ ka ị bụrụ eze ndị Izrel bụ́ ndị Jehova.+