2 Ndị Eze 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Gbuo ndị ezinụlọ Ehab onyenwe gị. Mụnwa bụ́ Jehova ga-esikwa otú ahụ bọọrọ ndị ohu m ọbọ ọbara ha, ma ndị amụma m ma ndị ohu m ndị ọzọ, ndị Jezibel gburu.+
7 Gbuo ndị ezinụlọ Ehab onyenwe gị. Mụnwa bụ́ Jehova ga-esikwa otú ahụ bọọrọ ndị ohu m ọbọ ọbara ha, ma ndị amụma m ma ndị ohu m ndị ọzọ, ndị Jezibel gburu.+