2 Ndị Eze 9:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Nkịta ga-eri Jezibel n’ala dị na Jezril,+ o nweghịkwa onye ga-eli ya.’” Mgbe o kwuchara ihe a, o meghere ụzọ gbapụ.+
10 Nkịta ga-eri Jezibel n’ala dị na Jezril,+ o nweghịkwa onye ga-eli ya.’” Mgbe o kwuchara ihe a, o meghere ụzọ gbapụ.+