2 Ndị Eze 9:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Onye ọ bụla n’ime ha chịịrị uwe ya ngwa ngwa wụsa n’ebe ọ ga-azọkwasị ụkwụ na steepụ.+ Ha fụwakwara opi, na-asị: “Jihu aghọọla eze!”+
13 Onye ọ bụla n’ime ha chịịrị uwe ya ngwa ngwa wụsa n’ebe ọ ga-azọkwasị ụkwụ na steepụ.+ Ha fụwakwara opi, na-asị: “Jihu aghọọla eze!”+