2 Ndị Eze 9:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jihu+ nwa Jehoshafat nwa Nimshaị kpaziri nkata ihe ọ ga-eme Jehoram. Jehoram na ndị Izrel niile nọ na-eche nche na Remọt-gilied+ n’ihi Hazel+ eze Siria. 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:14 Ụlọ Nche,11/15/2011, p. 3
14 Jihu+ nwa Jehoshafat nwa Nimshaị kpaziri nkata ihe ọ ga-eme Jehoram. Jehoram na ndị Izrel niile nọ na-eche nche na Remọt-gilied+ n’ihi Hazel+ eze Siria.