2 Ndị Eze 9:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma, Eze Jehoram mechara laghachi Jezril+ ka a gwọọ ya ahụ́ ndị Siria merụrụ ya mgbe ọ lụsoro Hazel eze Siria agha.+ Jihu wee sị: “Ọ bụrụ na unu* dịnyeere m, unu ekwela ka onye ọ bụla si n’obodo a gbapụ gaa Jezril kọọ ihe merenụ.” 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:15 Ụlọ Nche,11/15/2011, p. 3
15 Ma, Eze Jehoram mechara laghachi Jezril+ ka a gwọọ ya ahụ́ ndị Siria merụrụ ya mgbe ọ lụsoro Hazel eze Siria agha.+ Jihu wee sị: “Ọ bụrụ na unu* dịnyeere m, unu ekwela ka onye ọ bụla si n’obodo a gbapụ gaa Jezril kọọ ihe merenụ.”