-
2 Ndị Eze 9:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Jihu wee gbara ụgbọ ịnyịnya ya gawa Jezril. Jehoram nọ ebe ahụ, o dinakwa edina n’ihi ahụ́ e merụrụ ya. Ehazaya bụ́ eze Juda gakwara ebe ahụ ka o leta ya.
-