-
2 Ndị Eze 9:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Ka onye nche guzo n’ụlọ nche dị na Jezril, ọ hụrụ ìgwè ndị so Jihu na-abịa, ya ekwuo ozugbo ahụ, sị: “O nwere ìgwè mmadụ m na-ahụ ka ha na-abịa.” Jehoram asị: “Kpọọ onye agha na-agba ịnyịnya, zie ya ka ọ gaa hụ ha, ma jụọ ha ma udo ọ̀ dịkwa.”
-