2 Ndị Eze 9:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Onye nche ahụ asị: “Ọ garuru ebe ha nọ, ma ọ lọghachibeghị. Otú onyeisi ha si agba ịnyịnya dị ka otú Jihu nwa nwa* Nimshaị si agba, n’ihi na ọ na-agba ịnyịnya ara ara.” 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:20 Ụlọ Nche,11/15/2011, p. 48/1/2005, p. 111/1/1998, p. 13-14
20 Onye nche ahụ asị: “Ọ garuru ebe ha nọ, ma ọ lọghachibeghị. Otú onyeisi ha si agba ịnyịnya dị ka otú Jihu nwa nwa* Nimshaị si agba, n’ihi na ọ na-agba ịnyịnya ara ara.”