2 Ndị Eze 9:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehoram asị: “Kwadebe ụgbọ ịnyịnya m!” Mgbe a kwadebere ụgbọ ịnyịnya agha ahụ, Jehoram eze Izrel na Ehazaya+ eze Juda anọrọ n’ụgbọ ịnyịnya agha ha gawa ịhụ Jihu. Ha hụrụ ya n’ala Nebọt+ onye Jezril. 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:21 Ụlọ Nche,6/15/1993, p. 6-7
21 Jehoram asị: “Kwadebe ụgbọ ịnyịnya m!” Mgbe a kwadebere ụgbọ ịnyịnya agha ahụ, Jehoram eze Izrel na Ehazaya+ eze Juda anọrọ n’ụgbọ ịnyịnya agha ha gawa ịhụ Jihu. Ha hụrụ ya n’ala Nebọt+ onye Jezril.