2 Ndị Eze 9:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ọ gwakwara Bidka bụ́ osote ya, sị: “Bulite ya ma tụba ya n’ala Nebọt onye Jezril.+ Chetakwa na mụ na gị ji ụgbọ ịnyịnya na-eso Ehab nna ya n’azụ mgbe Jehova kwuru ihe ga-eme ya.+
25 Ọ gwakwara Bidka bụ́ osote ya, sị: “Bulite ya ma tụba ya n’ala Nebọt onye Jezril.+ Chetakwa na mụ na gị ji ụgbọ ịnyịnya na-eso Ehab nna ya n’azụ mgbe Jehova kwuru ihe ga-eme ya.+