2 Ndị Eze 9:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Jehova kwuru, sị: ‘Ahụrụ m otú e si gbuo Nebọt+ na ụmụ ya ụnyaahụ.’ Jehova kwukwara, sị: “Ọ bụkwa n’ala a ka m ga-akwụ gị ụgwọ+ ihe a i mere.” N’ihi ya, bulite ya ma tụba ya n’ala ahụ otú Jehova kwuru.”+ 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:26 Ụlọ Nche,2/1/2014, p. 13-14
26 Jehova kwuru, sị: ‘Ahụrụ m otú e si gbuo Nebọt+ na ụmụ ya ụnyaahụ.’ Jehova kwukwara, sị: “Ọ bụkwa n’ala a ka m ga-akwụ gị ụgwọ+ ihe a i mere.” N’ihi ya, bulite ya ma tụba ya n’ala ahụ otú Jehova kwuru.”+