27 Mgbe Ehazaya+ eze Juda hụrụ ihe na-emenụ, o si ụzọ e si aga ebe e nwere nnukwu ubi gbaa ọsọ. (Jihu mechara chụwa ya, sị: “Gbatuokwanụ onye nke a!” Ha gbakwara ya akụ́ mgbe ọ nọ n’ụgbọ ịnyịnya na-agbaga Gọọ, nke dị nso n’Ibliam.+ Ma, ọ gbagidere ruo Megido nwụọ ebe ahụ.