2 Ndị Eze 9:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Mgbe Jihu ruru Jezril,+ Jezibel+ anụ na o rutela, ya agaa tee uri anya na-eji oji n’anya ya, chịkọta ntutu isi ya nke ọma, gazie na windo na-ele ihe na-emenụ.
30 Mgbe Jihu ruru Jezril,+ Jezibel+ anụ na o rutela, ya agaa tee uri anya na-eji oji n’anya ya, chịkọta ntutu isi ya nke ọma, gazie na windo na-ele ihe na-emenụ.