2 Ndị Eze 9:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Mgbe Jihu si n’ọnụ ụzọ ámá bata, Jezibel sịrị: “Ihe ọ̀ gaziiri Zimraị mgbe o gburu onyenwe ya?”+