2 Ndị Eze 9:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Mgbe ihe a mechara, ọ gara rie ihe, ṅụọkwa mmanya. O kwuziri, sị: “Biko, gaanụ buru nwaanyị a a bụrụ ọnụ lie. A sị kwuwe, ọ bụ nwa eze.”+
34 Mgbe ihe a mechara, ọ gara rie ihe, ṅụọkwa mmanya. O kwuziri, sị: “Biko, gaanụ buru nwaanyị a a bụrụ ọnụ lie. A sị kwuwe, ọ bụ nwa eze.”+