2 Ndị Eze 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, ụmụ Ehab+ ndị nwoke iri asaa nọ na Sameria. N’ihi ya, Jihu dere akwụkwọ ozi, e ziga ya Sameria, nye ya ndị isi Jezril, ndị okenye,+ na ndị na-elekọta ụmụ Ehab.* Ihe o dere n’akwụkwọ ozi ahụ bụ:
10 Ma, ụmụ Ehab+ ndị nwoke iri asaa nọ na Sameria. N’ihi ya, Jihu dere akwụkwọ ozi, e ziga ya Sameria, nye ya ndị isi Jezril, ndị okenye,+ na ndị na-elekọta ụmụ Ehab.* Ihe o dere n’akwụkwọ ozi ahụ bụ: