2 Ndị Eze 10:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi ya, onye na-elekọta obí* eze, onyeisi obodo ahụ, ndị okenye, na ndị na-elekọta ụmụ eze zigaara Jihu ozi, sị: “Anyị bụ ndị ohu gị. Anyị ga-eme ihe niile ị ga-agwa anyị. Anyị agaghị echi onye ọ bụla eze. Mee ihe ọ bụla dị mma n’anya gị.”
5 N’ihi ya, onye na-elekọta obí* eze, onyeisi obodo ahụ, ndị okenye, na ndị na-elekọta ụmụ eze zigaara Jihu ozi, sị: “Anyị bụ ndị ohu gị. Anyị ga-eme ihe niile ị ga-agwa anyị. Anyị agaghị echi onye ọ bụla eze. Mee ihe ọ bụla dị mma n’anya gị.”