-
2 Ndị Eze 10:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 N’ihi ya, o degaara ha akwụkwọ ozi nke abụọ, sị: “Ọ bụrụ na unu dịnyeere m, ọ bụrụkwa na unu dị njikere irubere m isi, buterenụ m isi ụmụ onyenwe unu ụdị oge a echi na Jezril.”
N’oge ahụ, ụmụ eze, ndị nwoke iri asaa, nọ n’ụlọ ndị na-azụ ha, bụ́ ndị a na-akwanyere ùgwù n’obodo ahụ.
-