2 Ndị Eze 10:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe Jihu pụtara ebe ahụ n’ụtụtụ, ọ gara guzoro n’ihu mmadụ niile nọ ebe ahụ, sị: “Aka unu dị ọcha.* N’eziokwu, ọ bụ m gbara izu gbuo onyenwe m.+ Ma, ònye gburu ndị a niile?
9 Mgbe Jihu pụtara ebe ahụ n’ụtụtụ, ọ gara guzoro n’ihu mmadụ niile nọ ebe ahụ, sị: “Aka unu dị ọcha.* N’eziokwu, ọ bụ m gbara izu gbuo onyenwe m.+ Ma, ònye gburu ndị a niile?