2 Ndị Eze 10:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ozugbo ahụ, ọ sịrị: “Jidenụ ha!” Ha wee jide ha, gbuo ha n’olulu mmiri dị n’ụlọ ahụ a na-anọ akpacha ajị atụrụ. Ha dị ụmụ nwoke iri anọ na abụọ. Ọ hapụghị otu onye n’ime ha ndụ.+
14 Ozugbo ahụ, ọ sịrị: “Jidenụ ha!” Ha wee jide ha, gbuo ha n’olulu mmiri dị n’ụlọ ahụ a na-anọ akpacha ajị atụrụ. Ha dị ụmụ nwoke iri anọ na abụọ. Ọ hapụghị otu onye n’ime ha ndụ.+