19 Kpọkọtaranụ m ndị amụma Bel niile,+ ndị niile na-efe ya, na ndị nchụàjà ya niile.+ Ka a ghara ịchọ onye ọ bụla n’ime ha achọ, n’ihi na m ga-achụrụ Bel nnukwu àjà. Onye ọ bụla a chọrọ achọ agaghị adị ndụ.” Ma, Jihu chọrọ isi otú a rata ndị na-efe Bel ma bibie ha.