2 Ndị Eze 10:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ma Jihu asaghị anya na mmiri jiri obi ya niile debe Iwu Jehova bụ́ Chineke Izrel.+ Ọ hapụchaghị mmehie niile Jeroboam mere, ndị mere ka ndị Izrel mehie.+
31 Ma Jihu asaghị anya na mmiri jiri obi ya niile debe Iwu Jehova bụ́ Chineke Izrel.+ Ọ hapụchaghị mmehie niile Jeroboam mere, ndị mere ka ndị Izrel mehie.+