2 Ndị Eze 10:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ọ bụ n’oge ahụ ka Jehova gbara nkịtị ka e jiri nwayọọ nwayọọ na-anara ndị Izrel ala ha.* Hazel sikwa ná mpaghara ala ha niile na-alụso ha agha.+
32 Ọ bụ n’oge ahụ ka Jehova gbara nkịtị ka e jiri nwayọọ nwayọọ na-anara ndị Izrel ala ha.* Hazel sikwa ná mpaghara ala ha niile na-alụso ha agha.+