-
2 Ndị Eze 11:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 N’afọ nke asaa, Jehoyada ziri ozi, a kpọtara ya ndị isi otu narị otu narị ndị na-ahụ maka ndị nche Keria na ndị isi ndị na-eche obí eze nche,*+ ya agwa ha ka ha bịa n’ụlọ Jehova. Mgbe ha bịara n’ụlọ Jehova, ya na ha gbara ndụ, ya agwakwa ha ka ha ṅụọrọ ya iyi, ha aṅụọrọ ya iyi, ya egosizie ha nwa eze.+
-