2 Ndị Eze 11:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Unu ga-agba eze gburugburu, onye nke ọ bụla n’ime unu ga-ejikwa ngwá agha ya n’aka. Gbuonụ onye ọ bụla batara ebe unu nọ. Sorokwanụ eze ebe ọ bụla ọ na-aga.”*
8 Unu ga-agba eze gburugburu, onye nke ọ bụla n’ime unu ga-ejikwa ngwá agha ya n’aka. Gbuonụ onye ọ bụla batara ebe unu nọ. Sorokwanụ eze ebe ọ bụla ọ na-aga.”*