2 Ndị Eze 11:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị isi ìgwè otu narị otu narị+ ahụ mere nnọọ ihe Jehoyada onye nchụàjà gwara ha. Onyeisi nke ọ bụla kpọọrọ ndị nọ n’ìgwè ya, ma ndị nke nọ ọrụ n’Ụbọchị Izu Ike ahụ ma ndị nke na-anọghị ọrụ. Ha bịakwutere Jehoyada onye nchụàjà.+
9 Ndị isi ìgwè otu narị otu narị+ ahụ mere nnọọ ihe Jehoyada onye nchụàjà gwara ha. Onyeisi nke ọ bụla kpọọrọ ndị nọ n’ìgwè ya, ma ndị nke nọ ọrụ n’Ụbọchị Izu Ike ahụ ma ndị nke na-anọghị ọrụ. Ha bịakwutere Jehoyada onye nchụàjà.+