2 Ndị Eze 11:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị na-eche obí eze nche+ gara nọrọ ebe ha na-anọ, malite n’ebe aka nri ụlọ ahụ ruo n’ebe aka ekpe ya. Ha nọkwa ebe ịchụàjà+ na ụlọ nsọ ahụ nso, gbaa eze gburugburu, onye nke ọ bụla n’ime ha jikwa ngwá agha ya n’aka.
11 Ndị na-eche obí eze nche+ gara nọrọ ebe ha na-anọ, malite n’ebe aka nri ụlọ ahụ ruo n’ebe aka ekpe ya. Ha nọkwa ebe ịchụàjà+ na ụlọ nsọ ahụ nso, gbaa eze gburugburu, onye nke ọ bụla n’ime ha jikwa ngwá agha ya n’aka.