2 Ndị Eze 11:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehoyada kpọpụtakwara nwa eze,+ kpuwe ya okpueze, dokwasị Ihe Àmà*+ n’isi ya, chie ya eze ma tee ya mmanụ. Ha malitekwara ịkụ aka, na-asị: “Eze, ị ga-adị ogologo ndụ!”+ 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:12 Ụlọ Nche,2/1/1991, p. 31
12 Jehoyada kpọpụtakwara nwa eze,+ kpuwe ya okpueze, dokwasị Ihe Àmà*+ n’isi ya, chie ya eze ma tee ya mmanụ. Ha malitekwara ịkụ aka, na-asị: “Eze, ị ga-adị ogologo ndụ!”+