2 Ndị Eze 11:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mgbe Atalaya nụrụ mkpọtụ ndị na-agba ọsọ, ọ bịakwutere ha ozugbo n’ụlọ Jehova.+