14 Ọ hụkwara ka eze guzo n’akụkụ otu ogidi otú ha si eme+ ma e chiwe mmadụ eze. Ndị isi na ndị na-afụ opi+ nọkwa n’akụkụ eze. Ndị obodo ahụ niile nọkwa na-aṅụrị ọṅụ ma na-afụ opi. Ihe a mere ka Atalaya dọwaa uwe ya, tie mkpu, sị: “Ha agbaala m mgba okpuru! Ha agbaala m mgba okpuru!”