15 Ma Jehoyada onye nchụàjà gwara ndị isi ìgwè otu narị otu narị+ ahụ, ya bụ, ndị isi ndị agha, sị: “Kpọpụnụ ya ebe a unu nọ. Ọ bụrụkwa na onye ọ bụla esoro ya, jirinụ mma agha gbuo onye ahụ.” Jehoyada onye nchụàjà kwukwara, sị: “Unu egbula ya n’ụlọ Jehova.”